Boy
Onwe ife m pass ta kwanụ?
See, although I tried
Esom na first set banyere street mgbe men ka na-ese the plan
For upstairs iga akụcha ya two years before ikube okwu e send regard
A tough work imusia anya abani, CL ato na ịkọ tuu na ojịro cash
Mmadụ enye na m advice, i refuse to give some ear, i no wan be the guy
Enwere ife nne m gwara m and I try to figure out, ọ sị m na ọbụrọ my time
I sleep and wake up the same time, odoro m anya na chi kere afia ga eke the light
Ịfu life?, ọ dị one kind ikpebe ekpere for the money oluwa agbawe ya na nwanyị
So dont be suprise onye di ndu were pay day,i pray to wake with my life on jah (kee way gị?)
Ekwe ekwe ka Aguero Banks, I’m too comfortable na my zone
My guy siri na ọgbọ ọgụ dị tough ebe my parents na anọzi na earth as a globe
But i roll, makachi do or die game adịm afụdị mmadụ, I lost all hope
Ọ mụ ka po po na egosi their gun, ọchị faa na atọm cos my own na to light and smoke
I’m in love with the root of evil, am sorry aunty
I taught I might get cut maa ngwa gị ka osi adị, ya bu the reason mere agwaberom gị
As I speak, nleka jị m aka tinye na handcuff, money matter na enye m daily konji
Forget post auntie faa ncha bu cruise package ndi yankee on my lowest hapụ ife faa gwa gị
Anọ m there to get the pay
Mma gbanụ aka were sii Nkpor nata
Remember me before you pray
Aka ntụtụ nyem like 2m, auntie m gaa awaba
‘Cause ọrụ m ka na delay
M megide mistake, police ebute my case
Gwa mụ onye faa na haa ga na debate
Ajọ obi faa ga eme i cannot relate auntie
No time for my babe these days, the asa na-ebe sọọ akwa
I propose, that’s the worst part, I still dey find cash maka ife m jị na-aka
Ọma nghọta, cos all her family debt is on me faa adirọ aju maa m zụrụ afịa
Ekene dịlị chukwu maka sativa na canabis to be active na amụ sọọ anya
You once tell me, “Hapụ asa chụba ego”
Ọna ogbo gị adị apita ego?
Dị mean na iru ọrụ ka Odumegwu
Anyị buru cash bata na oga adịkwa egwu
Faa debe ego nchi, anyị akpụta ewu
Aka mara anya kaya ana ne elu
Ndị anya ụfụ abani aburu ozu
Nwa Amagu street wise ezigbo nwa otu
You once tell me, “Hapụ asa chụba ego”
Ọna ogbo gị adị apita ego?
Dị mean na iru ọrụ ka Odumegwu
Anyị buru cash bata na oga adịkwa egwu
Faa debe ego nchi, anyị akpụta ewu
Aka mara anya kaya ana ne elu
Ndị anya ụfụ abani aburu ozu
Nwa Amagu street wise ezigbo nwa otu
Ọdi gị ka m abụ jonky na-iru oru (awua)
At early sixteen nwoke left home that is unfair
Onye akọru ga aghọta then na things dị hard, although na my joy is unsafe
Faa debere m na cage as nwa John
Cast my ID as onye cult
I paste my pain ka aza chere moro to call result, faa chọrọ ikpọpu m court
Am trying to break the yoke by myself, Ebuka obi testify na nwoke abụrọ anụ taa
Chukwu okike dey my side, Arobinagu di active faa ncha bu my aloba
Sizianu onwuite naba atagom afufu ka Jeebez na nwoke achọrọ akụkọ
My EX si na m dịka bucket, she just dey manage me mana asị m ya dịbaa
My life depends on J (Jesus)
My CL dey think am fake
My coupon dị long ka London bridge
And I promise my homies to come back made (come back made)
As long as hope dey, okwa time ka oga take, man ghat to flex (man ghat to flex)
If I guide netflix and chill to my **** kụm na azụ na back days
Hapụ asa chụba ego”
Ọna ogbo gị adị apita ego?
Dị mean na iru ọrụ ka Odumegwu
Anyị buru cash bata na oga adịkwa egwu
Faa debe ego nchi, anyị akpụta ewu
Aka mara anya kaya ana ne elu
Ndị anya ụfụ abani aburu ozu
Nwa Amagu street wise ezigbo nwa otu
You once tell me, “Hapụ asa chụba ego”
Ọna ogbo gị adị apita ego?
Dị mean na iru ọrụ ka Odumegwu
Anyị buru cash bata na oga adịkwa egwu
Faa debe ego nchi, anyị akpụta ewu
Aka mara anya kaya ana ne elu
Ndị anya ụfụ abani aburu ozu
Nwa Amagu street wise ezigbo nwa otu
Ọdi gị ka m abụ jonky na-iru oru