Oga Eme (Lyrics)
"Oga Eme" Lyrics
Odia!
Doo nwa nma!
Kola!
Teneeee!
Boy!
(Amam na Oga eme)
(Amam na Oga eme)
Yeah!
I have been waiting for my turn, Amam na Oga eme,
He! Afia ahu anyi kposia na uwa mgbede a mam na Oga ere,
Cause I have been through a lot of pain, A mam na Oga ede
He! Afia ahu anyi ajuru aju na afor, mechekwa Zuo na eke,
(Evado)
Before a sunny day nwa rainy days ga abia (Otua)
Anyi besia na abani, ututu joy ga abia,
Mma kwusiwu n’uzo, ebe na-akpoye tere aka
Onye nwere ndidi na-ara oroma characha
Before the happy Eva puta imana pain ga aga (otua ka odi)
Ego anyi na ayo olisa ofu mbosi Oga aza
Mma nadi Fam house until Akpam aza
Nna fiche anyi Anya mmiri, mee ka Ubiam ga bi ga
Ngrindicha ma afuro pay, o na-agbawa m obi (chai!)
Obim gbawasia Onye ga akasi m obi?
Ihe m furu n’uzo na awum akpata onyi
Daddy wusanum ngozi ka isi juo m onyi oh
(Kolaboy)
Yeah!
Before ichowa ije Ogu na barracks, I ga ebido na man O’ war
He! Owu ite we vacancy mana a sim ya I want no more
Cause what shall it profit a man ma anyi rucha orua gbara aka
He! Muna owu ite a mago ofuma to the point o na anam aka
See My bro I have seen it all ka ndi taxi na-ebu runs girls (imakwa)
Life is a bitch mwete ya nga asi ya undress
Chukwu gbarunanyi true pass, anyi no on the run, owu naa defense
He! And ima na osuo I will prove myself ka Onye ga defense