Your Queue
    Grateful
    Lyrics Grateful Phyno

    Grateful (Lyrics)

    Kene nu onye kelu igwe na uwaKene nu onye kelu igwe na uwaKene nu onye kelu igwe na uwaKporo ya isi na ala
    Olisa bi na igwe, papa anam ekene oMgbe uche na echegbumOkwa isilim jebe oNyem nku sim febe oIfe osofa mebe oAs long as na ndi ndu gi ka ezi na unom ga na efe kwa oSo gi kam na ekpeluNekwa obim we’re oMaka emefe gom oPapa echefunam oOkwa imecha chetamWelu ngozi netamEfulum ichota mMpa ikechi wrapper m
    Ofia ana agbalu osoBu Ofia nje bute aguFa asi nam melu aluIfe m na ekwu na onuKama nga fe chi ozoKa mai kwa mbulu onuSite Nike ebube chuwku emego boys na ewuzi okuAnozim na usoNnem si na ofuya na nloEzege eze ebu na afoEdelu Afam a na onwaNwa omelora na awkaAnom na iru oche kuo paMake everything Dey properEkwensu ekpom na okpa
    Gba ndilo nkiti fa na eme na nkitiWatch my cup over flow oga wa ka mgbidiUdu akona milliEgbe ebuna nrim oAkwa abiana bemUwa eruna isimIt’s my seasonI try to show you reasonFa fu fa ne kilizimAnd dem been no believe inIma ha ma ebuwudimEveryday I be winingIna afukwa oku isimThe realest ever seenNekwa obim oSo chi makwa obim oNna Riwe otitoOkwa Ndaba ijimoNa u Dey Run the showMake I no go belowMaka Ogbajuo dolom oIbu Obata obiye oAdim activeSam ka jhon the baptistE breaki gom the captiveE change gom the tacticsEkwensu gam na azuCassette m afia na azuWe buyie onye ajulu ajuKuba ka nwa akwo na azu
    Esim kam Kele giNam ama yo gi ihe tataMana oga Ebum akaOkem ga elum akaGozie family moGozie lum fans moBulie salary ha oMpa Gozielum men mo
    Anyi sili onwuNye fa ezigbo ndumoduSi fa jisike na oluAnyi ama li aku na onwu
    Melu na mputa iru oguIfuna aputam oluIfuna Amutam oluIfu na aka kwum na okuAsi na abum afifia ndi imi aka efo gomObuna egwu di ha na aka egwu aka ekpo gomUwa aka eko gomShark aka enogomMana akam achagonuOna abanye gbojomUmu uwa na ama akaNdi ilo na Akwa akaChim melum Ada adaKita abum nna nwaNwa amuta na nmaObi na igwe de meIfe Nile imelu’mI want to say I’m grateful
    Kene nu onye kelu igwe na uwaKene nu onye kelu igwe na uwaKene nu onye kelu igwe na uwaKporo ya isi na alaEmma bu agu na echembaOgodo buschedaIno makwa obi di udeKporo ya isi na ala

    Top Songs by Phyno